Aịzaya 50:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-ekwupụta na m bụ onye ezi omume nọ nso.+ Ònye pụrụ ịlụso m ọgụ? Ya bịa ka mụ na ya guzoro.+ Ònye nwere okwu ikpe megide m?+ Ya bịaruo m nso.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 50:8 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 22 Amụma Aịsaịa II, p. 161-163
8 Onye na-ekwupụta na m bụ onye ezi omume nọ nso.+ Ònye pụrụ ịlụso m ọgụ? Ya bịa ka mụ na ya guzoro.+ Ònye nwere okwu ikpe megide m?+ Ya bịaruo m nso.+