Aịzaya 52:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “E rere unu n’anataghị ego,+ a gaghịkwa eji ego gbapụta unu.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:3 Amụma Aịsaịa II, p. 182