Aịzaya 53:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ihe isi ike dakwasịrị ya,+ o kwekwara ka e mekpaa ya ahụ́;+ ma o mepeghị ọnụ ya. A kpụụrụ ya dị ka atụrụ a gaje igbu egbu;+ dịkwa ka nne atụrụ nke dara ogbi n’ihu ndị na-akpacha ya ajị, otú ahụkwa ka ọ na-emepeghị ọnụ ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 53:7 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 141/15/2009, p. 27-2810/1/2008, p. 57/15/1996, p. 8 Amụma Aịsaịa II, p. 205-207
7 Ihe isi ike dakwasịrị ya,+ o kwekwara ka e mekpaa ya ahụ́;+ ma o mepeghị ọnụ ya. A kpụụrụ ya dị ka atụrụ a gaje igbu egbu;+ dịkwa ka nne atụrụ nke dara ogbi n’ihu ndị na-akpacha ya ajị, otú ahụkwa ka ọ na-emepeghị ọnụ ya.+
53:7 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 141/15/2009, p. 27-2810/1/2008, p. 57/15/1996, p. 8 Amụma Aịsaịa II, p. 205-207