Aịzaya 53:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ọ nwụrụ, ili ya ga-adị n’etiti ndị ajọ omume+ nakwa n’etiti ndị ọgaranya,+ n’agbanyeghị na o meghị ihe ike ọ bụla,+ aghụghọ adịghịkwa ya n’ọnụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 53:9 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2017, p. 19-20 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 1610/1/2008, p. 5-6 Amụma Aịsaịa II, p. 209
9 Mgbe ọ nwụrụ, ili ya ga-adị n’etiti ndị ajọ omume+ nakwa n’etiti ndị ọgaranya,+ n’agbanyeghị na o meghị ihe ike ọ bụla,+ aghụghọ adịghịkwa ya n’ọnụ.+
53:9 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2017, p. 19-20 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 1610/1/2008, p. 5-6 Amụma Aịsaịa II, p. 209