Aịzaya 57:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’azụ ibo ụzọ na awara ụzọ ka i debere ihe ncheta gị.+ N’ihi na ị hapụrụ m, gbara ọtọ gbagoo; i mere ka ihe ndina gị saa mbara.+ I mere ka gị na ha gbaa ndụ maka ọdịmma nke gị. Ọ na-atọgbu gị atọgbu ka gị na ha dinaa.+ Ị hụrụ ihe ha ji bụrụ nwoke. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:8 Amụma Aịsaịa II, p. 265-266
8 N’azụ ibo ụzọ na awara ụzọ ka i debere ihe ncheta gị.+ N’ihi na ị hapụrụ m, gbara ọtọ gbagoo; i mere ka ihe ndina gị saa mbara.+ I mere ka gị na ha gbaa ndụ maka ọdịmma nke gị. Ọ na-atọgbu gị atọgbu ka gị na ha dinaa.+ Ị hụrụ ihe ha ji bụrụ nwoke.