Aịzaya 58:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ́ bụghị nke a bụ ụdị ibu ọnụ m chọrọ? Ịtọpụ agbụ ajọ omume,+ ịtọpụ eriri e ji kegide osisi yok,+ na ịhapụ ndị a na-echi ọnụ n’ala ka ha nwere onwe ha,+ nakwa ka unu gbajie osisi yok niile?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:6 Amụma Aịsaịa II, p. 280-281
6 “Ọ́ bụghị nke a bụ ụdị ibu ọnụ m chọrọ? Ịtọpụ agbụ ajọ omume,+ ịtọpụ eriri e ji kegide osisi yok,+ na ịhapụ ndị a na-echi ọnụ n’ala ka ha nwere onwe ha,+ nakwa ka unu gbajie osisi yok niile?+