Aịzaya 58:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ọ bụrụkwa na i nye onye agụụ na-agụ ihe na-agụ mkpụrụ obi gị,+ nyejuokwa mkpụrụ obi nke nọ n’ahụhụ afọ, ìhè gị ga-enwukwa ọbụna n’ọchịchịrị, itiri gị ga-adịkwa ka etiti ehihie.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:10 Amụma Aịsaịa II, p. 282-284
10 ọ bụrụkwa na i nye onye agụụ na-agụ ihe na-agụ mkpụrụ obi gị,+ nyejuokwa mkpụrụ obi nke nọ n’ahụhụ afọ, ìhè gị ga-enwukwa ọbụna n’ọchịchịrị, itiri gị ga-adịkwa ka etiti ehihie.+