Jeremaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gaa kọsaa okwu ndị a n’ebe ugwu,+ sị: “‘“Lọghachi, gị Izrel bụ́ onye nnupụisi,” ka Jehova kwuru.’+ ‘“Agaghị m agbarụrụ unu ihu,+ n’ihi na ana m eguzosi ike n’ihe,”+ ka Jehova kwuru.’ ‘“Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:12 Jeremaya, p. 150-152 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 9
12 Gaa kọsaa okwu ndị a n’ebe ugwu,+ sị: “‘“Lọghachi, gị Izrel bụ́ onye nnupụisi,” ka Jehova kwuru.’+ ‘“Agaghị m agbarụrụ unu ihu,+ n’ihi na ana m eguzosi ike n’ihe,”+ ka Jehova kwuru.’ ‘“Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.+