Jeremaya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m sịrị: “N’ezie, ha bụ ndị dị ala. Ha zuzuru nzuzu, n’ihi na ha elegharawo ụzọ Jehova anya, bụ́ ihe Chineke ha kpere n’ikpe.+
4 Mụ onwe m sịrị: “N’ezie, ha bụ ndị dị ala. Ha zuzuru nzuzu, n’ihi na ha elegharawo ụzọ Jehova anya, bụ́ ihe Chineke ha kpere n’ikpe.+