Jeremaya 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ̀ bụ na mụ agaghị eme ka ha zaa ajụjụ maka ihe ndị a,” ka Jehova kwuru, “ka ọ̀ bụ na mkpụrụ obi m agaghị abọ ọbọ n’ahụ́ mba dị otú a?+
29 “Ọ̀ bụ na mụ agaghị eme ka ha zaa ajụjụ maka ihe ndị a,” ka Jehova kwuru, “ka ọ̀ bụ na mkpụrụ obi m agaghị abọ ọbọ n’ahụ́ mba dị otú a?+