Jeremaya 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a. “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru.
3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a. “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru.