Jeremaya 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Onye ọ bụla n’ime unu kpachara anya n’ebe enyi ya nọ,+ unu atụkwasịkwala nwanne unu ọ bụla obi.+ N’ihi na nwanne ọ bụla ga-aghọ nwanne ya aghụghọ,+ enyi ọ bụla ga na-ejegharị dị ka onye nkwutọ,+
4 “Onye ọ bụla n’ime unu kpachara anya n’ebe enyi ya nọ,+ unu atụkwasịkwala nwanne unu ọ bụla obi.+ N’ihi na nwanne ọ bụla ga-aghọ nwanne ya aghụghọ,+ enyi ọ bụla ga na-ejegharị dị ka onye nkwutọ,+