Jeremaya 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ònye ga-enwe ọmịiko n’ebe ị nọ, gị Jeruselem, ònye ga-emere gị ebere,+ ònyekwa ga-abata jụọ gị otú i mere?’
5 N’ihi na ònye ga-enwe ọmịiko n’ebe ị nọ, gị Jeruselem, ònye ga-emere gị ebere,+ ònyekwa ga-abata jụọ gị otú i mere?’