Jeremaya 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị inyom ha di ha nwụrụ adịwo ọtụtụ n’ihu m karịa ájá dị n’oké osimiri. M ga-eme ka onye na-ebukọrọ ihe mmadụ wakpo ha n’etiti ehihie, wakpo ma nne ma nwa okorobịa.+ M ga-eme ka oké iwe na nsogbu dakwasị ha na mberede.+
8 Ndị inyom ha di ha nwụrụ adịwo ọtụtụ n’ihu m karịa ájá dị n’oké osimiri. M ga-eme ka onye na-ebukọrọ ihe mmadụ wakpo ha n’etiti ehihie, wakpo ma nne ma nwa okorobịa.+ M ga-eme ka oké iwe na nsogbu dakwasị ha na mberede.+