Jeremaya 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova kwuru, sị: “N’ezie, m ga-emere gị ihe ọma.+ N’ezie, m ga-agbachitere gị n’oge ọdachi+ nakwa n’oge ahụhụ ka onye iro ghara ime gị ihe ọ bụla.+
11 Jehova kwuru, sị: “N’ezie, m ga-emere gị ihe ọma.+ N’ezie, m ga-agbachitere gị n’oge ọdachi+ nakwa n’oge ahụhụ ka onye iro ghara ime gị ihe ọ bụla.+