-
Jeremaya 17:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 Ma mụ onwe m emeghị ngwa ngwa kwụsị ịbụ onye ọzụzụ atụrụ nke na-eso gị, ụbọchị ọdachi agụghịkwa m agụụ. Gị onwe gị maara ihe egbugbere ọnụ m kwuru; ọ bụ n’ihu gị ka m kwuru ya.
-