Jeremaya 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ònye guzoworo n’etiti ìgwè ndị ha na Jehova na-akpachi anya+ ka ọ hụ ma nụ okwu ya?+ Ònye ṅaworo ntị n’okwu ya ka o wee nụ ya?+
18 N’ihi na ònye guzoworo n’etiti ìgwè ndị ha na Jehova na-akpachi anya+ ka ọ hụ ma nụ okwu ya?+ Ònye ṅaworo ntị n’okwu ya ka o wee nụ ya?+