Jeremaya 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, ga-amalite ife, ọbụna oké ifufe na-efesi ike.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+
19 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, ga-amalite ife, ọbụna oké ifufe na-efesi ike.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+