Jeremaya 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Lee, m na-emegide ndị amụma,” ka Jehova kwuru, “bụ́ ndị na-eji ire ha ekwu okwu, sị, ‘Nke a bụ ihe o kwuru!’”+
31 “Lee, m na-emegide ndị amụma,” ka Jehova kwuru, “bụ́ ndị na-eji ire ha ekwu okwu, sị, ‘Nke a bụ ihe o kwuru!’”+