-
Jeremaya 23:38Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
38 Ọ bụrụ na unu ana-asị, “Lee ibu arọ Jehova!” n’ihi ya, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ebe ọ bụ na unu na-asị, ‘Okwu a bụ ibu arọ Jehova,’ mgbe m na-ezitere unu ozi, sị, ‘Unu asịla: “Lee ibu arọ Jehova!”’
-