29 N’ihi na, lee! ọ bụ n’obodo a kpọkwasịrị aha m ka m ga-amalite iweta ọdachi,+ ò nwere otú unu ga-esi gbanahụ ntaramahụhụ?”’+
“‘Unu agaghị agbanahụ ntaramahụhụ, n’ihi na e nwere mma agha m na-akpọ òkù ka ọ bịakwasị ndị niile bi n’ụwa,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.