Jeremaya 25:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ pụtawo dị ka nwa ọdụm tojuru etoju nke si n’ọgba ya pụta,+ n’ihi na ala ha aghọwo ihe ijuanya n’ihi mma agha nke na-emesi ha ike nakwa n’ihi iwe ya dị ọkụ.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:38 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 23
38 Ọ pụtawo dị ka nwa ọdụm tojuru etoju nke si n’ọgba ya pụta,+ n’ihi na ala ha aghọwo ihe ijuanya n’ihi mma agha nke na-emesi ha ike nakwa n’ihi iwe ya dị ọkụ.+