Jeremaya 30:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, a ga-eripịa ndị niile na-eripịa gị;+ a ga-adọrọkwa ndị iro gị niile n’agha.+ A ga-akwakọrọ ihe ndị na-akwakọrọ ihe gị, m ga-enyefe ndị na-ebukọrọ ihe gị n’aka ndị ga-ebukọrọ ihe ha.”+
16 Ya mere, a ga-eripịa ndị niile na-eripịa gị;+ a ga-adọrọkwa ndị iro gị niile n’agha.+ A ga-akwakọrọ ihe ndị na-akwakọrọ ihe gị, m ga-enyefe ndị na-ebukọrọ ihe gị n’aka ndị ga-ebukọrọ ihe ha.”+