Jeremaya 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha ga na-enye ekele, a ga na-anụ olu ndị na-achị ọchị n’etiti ha.+ M ga-eme ka ha mụbaa, ha agaghịkwa adị ole na ole;+ m ga-eme ka ha dị ọtụtụ, ha agaghịkwa adị ntakịrị.+
19 Ha ga na-enye ekele, a ga na-anụ olu ndị na-achị ọchị n’etiti ha.+ M ga-eme ka ha mụbaa, ha agaghịkwa adị ole na ole;+ m ga-eme ka ha dị ọtụtụ, ha agaghịkwa adị ntakịrị.+