Jeremaya 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ukwu ya ga-esi n’ahụ́ ya pụta,+ ọ bụkwa n’ime ya ka onye na-achị ya ga-esi pụta;+ m ga-eme ka ọ bịa nso, ya onwe ya ga-abịakwute m.”+ “N’ihi na, ònye bụ onye a nke ji obi ya gbaa ibé iji bịakwute m?”+ ka Jehova kwuru.
21 Onye ukwu ya ga-esi n’ahụ́ ya pụta,+ ọ bụkwa n’ime ya ka onye na-achị ya ga-esi pụta;+ m ga-eme ka ọ bịa nso, ya onwe ya ga-abịakwute m.”+ “N’ihi na, ònye bụ onye a nke ji obi ya gbaa ibé iji bịakwute m?”+ ka Jehova kwuru.