Jeremaya 30:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Iwe dị ọkụ nke Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere ihe dị ya n’obi,+ ruokwa mgbe o mezuru ya. Unu ga-echebara ya echiche n’oge ikpeazụ.+
24 Iwe dị ọkụ nke Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere ihe dị ya n’obi,+ ruokwa mgbe o mezuru ya. Unu ga-echebara ya echiche n’oge ikpeazụ.+