Jeremaya 31:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Jirinụ oké olu tikuo Jekọb mkpu ọṅụ, tisienụ mkpu ike dị ka ndị bụ́ ndị isi nke mba dị iche iche.+ Kọsaanụ ya.+ Nyenụ ya otuto, sị, ‘Jehova, zọpụta ndị gị, bụ́ ndị fọdụụrụ Izrel.’+
7 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Jirinụ oké olu tikuo Jekọb mkpu ọṅụ, tisienụ mkpu ike dị ka ndị bụ́ ndị isi nke mba dị iche iche.+ Kọsaanụ ya.+ Nyenụ ya otuto, sị, ‘Jehova, zọpụta ndị gị, bụ́ ndị fọdụụrụ Izrel.’+