Jeremaya 31:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ruo ole mgbe ka ị ga na-agagharị,+ gị nwaanyị na-ekwesịghị ntụkwasị obi?+ N’ihi na Jehova ekewo ihe ọhụrụ n’ụwa: Nwaanyị ga na-agba nwa okorobịa gburugburu.”
22 Ruo ole mgbe ka ị ga na-agagharị,+ gị nwaanyị na-ekwesịghị ntụkwasị obi?+ N’ihi na Jehova ekewo ihe ọhụrụ n’ụwa: Nwaanyị ga na-agba nwa okorobịa gburugburu.”