Jeremaya 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Zedekaya eze Juda agaghịkwa agbapụ n’aka ndị Kaldia, n’ihi na a ghaghị inyefe ya n’aka eze Babịlọn, ya na ya ga-ekwu okwu ihu na ihu, ya na ya ga-ahụkwa ihu na ihu”’;+
4 Zedekaya eze Juda agaghịkwa agbapụ n’aka ndị Kaldia, n’ihi na a ghaghị inyefe ya n’aka eze Babịlọn, ya na ya ga-ekwu okwu ihu na ihu, ya na ya ga-ahụkwa ihu na ihu”’;+