Jeremaya 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘ọ ga-akpụrụ Zedekaya laa Babịlọn, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ọ ga-anọ ruo mgbe m ga-elebara ya anya,’+ ka Jehova kwuru; ‘ọ bụ ezie na unu na-ebuso ndị Kaldia agha, ọ gaghị agaziri unu’?”+
5 ‘ọ ga-akpụrụ Zedekaya laa Babịlọn, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ọ ga-anọ ruo mgbe m ga-elebara ya anya,’+ ka Jehova kwuru; ‘ọ bụ ezie na unu na-ebuso ndị Kaldia agha, ọ gaghị agaziri unu’?”+