Jeremaya 34:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, nụrụ ihe Jehova kwuru, gị Zedekaya eze Juda,+ ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere gị: “A gaghị eji mma agha gbuo gị.
4 Otú ọ dị, nụrụ ihe Jehova kwuru, gị Zedekaya eze Juda,+ ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere gị: “A gaghị eji mma agha gbuo gị.