Jeremaya 34:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ee, m ga-enyefe ha n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha;+ ozu ha ga-abụrụ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri.+
20 ee, m ga-enyefe ha n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha;+ ozu ha ga-abụrụ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri.+