Jeremaya 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jeremaya wee kpọọ Barọk+ nwa Neraya ka Barọk dee n’akwụkwọ mpịakọta ihe niile Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya, bụ́ ihe Ọ gwara ya.+
4 Jeremaya wee kpọọ Barọk+ nwa Neraya ka Barọk dee n’akwụkwọ mpịakọta ihe niile Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya, bụ́ ihe Ọ gwara ya.+