17 Jeremaya wee gwa Zedekaya, sị: “Nke a bụ ihe Jehova, Chineke nke ụsụụ ndị agha,+ bụ́ Chineke Izrel,+ kwuru, ‘Ọ bụrụ na ị gakwuru ndị ahụ eze Babịlọn mere ndị isi,+ mkpụrụ obi gị ga-adịrị ndụ, a gaghịkwa agba obodo a ọkụ, gị onwe gị kwa na ezinụlọ gị ga-adịrị ndụ.+