Jeremaya 38:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụ na ndị isi+ anụ na mụ na gị kwurịtara okwu, ha wee bịakwute gị, sị gị, ‘Biko, gwa anyị, Gịnị ka ị gwara eze? Ezorola anyị ihe ọ bụla, anyị agaghị egbu gị. Gịnị ka eze gwara gị?’
25 Ọ bụrụ na ndị isi+ anụ na mụ na gị kwurịtara okwu, ha wee bịakwute gị, sị gị, ‘Biko, gwa anyị, Gịnị ka ị gwara eze? Ezorola anyị ihe ọ bụla, anyị agaghị egbu gị. Gịnị ka eze gwara gị?’