Jeremaya 38:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Sị ha, ‘M nọ na-arịọ eze arịrịọ ka o meere m amara, ka ọ ghara ịkpọghachi m n’ụlọ Jehọnatan+ ka m nwụọ n’ebe ahụ.’”
26 Sị ha, ‘M nọ na-arịọ eze arịrịọ ka o meere m amara, ka ọ ghara ịkpọghachi m n’ụlọ Jehọnatan+ ka m nwụọ n’ebe ahụ.’”