Jeremaya 38:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E mesịa, ndị isi niile bịakwutere Jeremaya wee malite ịjụ ya ajụjụ. O wee gwa ha ihe niile eze nyere ya n’iwu ka o kwuo.+ Ya mere, ha agwaghị ya ihe ọ bụla, n’ihi na ha anụghị ihe ha kwurịtara.
27 E mesịa, ndị isi niile bịakwutere Jeremaya wee malite ịjụ ya ajụjụ. O wee gwa ha ihe niile eze nyere ya n’iwu ka o kwuo.+ Ya mere, ha agwaghị ya ihe ọ bụla, n’ihi na ha anụghị ihe ha kwurịtara.