Jeremaya 39:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche na Nebushazban bụ́ Rabsaris, na Negal-shariza bụ́ Rabmag na ndị ikom niile welitere isi n’ọchịchị eze Babịlọn wee zie ozi;
13 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche na Nebushazban bụ́ Rabsaris, na Negal-shariza bụ́ Rabmag na ndị ikom niile welitere isi n’ọchịchị eze Babịlọn wee zie ozi;