Jeremaya 43:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Buru nkume ndị buru ibu, nọrọ n’ihu ndị Juu zoo ha n’ụrọ nke dị n’ebe e doro brik, nke dị n’ebe e si abanye n’ụlọ Fero n’obodo Tapanhis.+
9 “Buru nkume ndị buru ibu, nọrọ n’ihu ndị Juu zoo ha n’ụrọ nke dị n’ebe e doro brik, nke dị n’ebe e si abanye n’ụlọ Fero n’obodo Tapanhis.+