Jeremaya 48:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị niile gbara ha gburugburu ga-emetara ha ebere, ọbụna ndị niile maara aha ha.+ Sịnụ, ‘Lee nnọọ ka e si gbajie mkpanaka siri ike, bụ́ mkpara mara mma!’+
17 Ndị niile gbara ha gburugburu ga-emetara ha ebere, ọbụna ndị niile maara aha ha.+ Sịnụ, ‘Lee nnọọ ka e si gbajie mkpanaka siri ike, bụ́ mkpara mara mma!’+