Jeremaya 49:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụwa amalitewo ịma jijiji n’ihi ụda ọdịda ha.+ A na-eti mkpu ákwá!+ A nụwo ụda ya ọbụna n’Oké Osimiri Uhie.+
21 Ụwa amalitewo ịma jijiji n’ihi ụda ọdịda ha.+ A na-eti mkpu ákwá!+ A nụwo ụda ya ọbụna n’Oké Osimiri Uhie.+