Jeremaya 49:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “M ga-eme ka ụjọ jide ndị Ilam n’ihu ndị iro ha nakwa n’ihu ndị na-achọ mkpụrụ obi ha; m ga-eme ka ọdachi dakwasị ha, bụ́ iwe m dị ọkụ,”+ ka Jehova kwuru. “M ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.”+
37 “M ga-eme ka ụjọ jide ndị Ilam n’ihu ndị iro ha nakwa n’ihu ndị na-achọ mkpụrụ obi ha; m ga-eme ka ọdachi dakwasị ha, bụ́ iwe m dị ọkụ,”+ ka Jehova kwuru. “M ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.”+