Jeremaya 49:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “M ga-edebe ocheeze m n’Ilam,+ m ga-egbu eze ya na ndị isi ya,” ka Jehova kwuru.