18 Mgbe m sịrị onye ajọ omume, ‘Ị ghaghị ịnwụ,’+ ma ị dọghị ya aka ná ntị, i kwughịkwa okwu iji dọọ onye ajọ omume ahụ aka ná ntị ka ọ hapụ ụzọ ọjọọ ya ka e wee debe ya ndụ,+ ebe ọ bụ na ọ bụ onye ajọ omume, ọ ga-anwụ ná njehie ya,+ ma n’aka gị ka m ga-ajụta ọbara ya.+