Ezikiel 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘N’oge na-adịghị anya, m ga-awụkwasị gị ọnụma m,+ m ga-ewesa gị iwe m dum,+ m ga-ekpekwa gị ikpe dị ka ụzọ gị niile si dị+ ma mee ka ihe arụ gị niile bịakwasị gị.
8 “‘N’oge na-adịghị anya, m ga-awụkwasị gị ọnụma m,+ m ga-ewesa gị iwe m dum,+ m ga-ekpekwa gị ikpe dị ka ụzọ gị niile si dị+ ma mee ka ihe arụ gị niile bịakwasị gị.