Ezikiel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Oge ga-eru, ụbọchị ga-abịa. Ka onye na-azụ ihe ghara ịṅụrị ọṅụ;+ ka onye na-ere ihe ghara iruwe uju, n’ihi na m na-eweso ìgwè ndị ya niile iwe ọkụ.
12 Oge ga-eru, ụbọchị ga-abịa. Ka onye na-azụ ihe ghara ịṅụrị ọṅụ;+ ka onye na-ere ihe ghara iruwe uju, n’ihi na m na-eweso ìgwè ndị ya niile iwe ọkụ.