Ezikiel 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E si n’ebe a kụrụ ya dọgharịa ya+ n’ala dị mma, n’akụkụ nnukwu mmiri, ka o wee waa alaka ma mịa mkpụrụ, ka ọ ghọọ nnukwu osisi vaịn.”’
8 E si n’ebe a kụrụ ya dọgharịa ya+ n’ala dị mma, n’akụkụ nnukwu mmiri, ka o wee waa alaka ma mịa mkpụrụ, ka ọ ghọọ nnukwu osisi vaịn.”’