Ezikiel 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma, lee! ọ bụ ezie na a dọgharịala ya, ọ̀ ga-eme nke ọma? Ọ́ gaghị akpọnwụ kpamkpam, ọbụna dị ka mgbe ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ fere ya?+ Ọ ga-akpọnwụ n’ubi ahụ a kụrụ ya.”’”+
10 Ma, lee! ọ bụ ezie na a dọgharịala ya, ọ̀ ga-eme nke ọma? Ọ́ gaghị akpọnwụ kpamkpam, ọbụna dị ka mgbe ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ fere ya?+ Ọ ga-akpọnwụ n’ubi ahụ a kụrụ ya.”’”+