Ezikiel 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ebe ọ bụ na o doro anya na nna ya rigburu mmadụ,+ pụnarakwa nwanne ya ihe,+ meekwa ihe ọ bụla na-adịghị mma n’etiti ndị ya,+ lee! ọ ga-anwụ n’ihi njehie ya.+
18 Ma ebe ọ bụ na o doro anya na nna ya rigburu mmadụ,+ pụnarakwa nwanne ya ihe,+ meekwa ihe ọ bụla na-adịghị mma n’etiti ndị ya,+ lee! ọ ga-anwụ n’ihi njehie ya.+