Ezikiel 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Dookwanụ ụbọchị izu ike m nsọ.+ Ọ ga-abụkwa ihe ịrịba ama n’etiti mụ na unu, ka unu wee mara na mụ onwe bụ Jehova Chineke unu.’+
20 Dookwanụ ụbọchị izu ike m nsọ.+ Ọ ga-abụkwa ihe ịrịba ama n’etiti mụ na unu, ka unu wee mara na mụ onwe bụ Jehova Chineke unu.’+